Otu a na-esi elele


Igwe (onyonyo)Ụzọ-mgbasa-ozi LDS

Gịnị bụ ihe nile a chọrọ na usoro ahụ iji lele ihe dị n’ime onyonyo ya na Igwe (onyonyo)Ụzọ-mgbasa-ozi LDS

I kwesịrị inwe otu n’ime ihe ndị a na-eji emeghe intanet nile na Flash ụdị nile a rụnyere na kọmputa gị.

Hụba-ama: Ọbụrụ na flash gị na-emebikarị, biko, mee ka flash hardware kwụsị inwe ike ịga n’ihu. Nke a kwesịrị ịkwụsị mmebị ahụ ma nye ihe nlere onyonyo mkpọghachi-azụ ohere ịga n’ihu. Bikolee ntụzi-aka nile ahụ n’otu a na-esi eme nke a.

Windo nile PC

Mac

Brauzsa

  • Chrome
  • Firefox 3.0.1 ma ọbụ nke dị elu karịa
  • Internet Explorer 6 SP1
  • Internet Explorer 7
  • Internet Explorer 8
  • Safari 3.2.2 ma ọbụ nke dị elụ karịa
  • Safari 4 ma ọbụ nke dị elụ karịa
  • Chrome
  • Firefox 3.0.1 ma ọbụ nke dị elụ karịa
  • Safari 3.2.1 ma ọbụ nke dị elụ karịa
  • Safari 4 ma ọbụ nke dị elụ karịa

Flash

  • Igwe e ji akpọ Flash 10
  • Igwe e ji akpọ Flash 10

Hụba-ama: E nwere ihe-nsogbu amatara n’ụdị Flash 10.1.85.3. Biko kwalite n’ụdị kachasị dị ọhụrụ na Flash ma ọbụrụ na i na-enwe nsogbu nilele ihe dị n’ime onyonyo na Igwe-ụzọ mgbasa-ozi LDS.

Anyị achọpụtakwala otu ihe dị na iOS 4.3x. Mgbe a pịchara bọttin nke play ahụ, biko chere obere nkeji ole na ole iji kwadoo, ma mgbe ahụ o kwesịrị ịmalite. Mgbe ọ na-amalite, biko apịkwala bọttin a na-eji amalite dị n’etiti ọzọ ma ọbụ nke ahụ ga-egosịpụta n’akụkụ. Nke a na-eme na 4.3x.


Gịnị mere ihe nlele onyonyo na-eji enwe aramahụ ma ọbụ na-akwụsị mgbe a na akpọghachi ya?

Ihe nlele onyonyo nwere ike new aramahụ ma ọbụ na-akwụsị mgbe a na-akpọghachi ya ma ọbụrụ na nkonye gị n’Internet anaghị eme ọsọsọ nke zuru ezu ma ọbụ ọbụrụ na kọmputa gị nwere ihe na-ebugharị ya na-aga nwayọ nwayọ karịa otu o kwesịrị ma ọbụ ntakịrị RAM (memory). Ọbụna na nkonyekọta nile na broadband, ịkpụkọta ọnụ nke internet ma ọbụ otu ozi si na-agafesị nwere ike ịkpata adịghị n’otu ebe nke mkpọghachi ma ọbụ ime ugboro ugboro nke ihe nlupụ-obi.

Olee otu m ga-esi kekọrịta nkonyekọta n’ihe nkiri video a kpọrọ aha?

JiriIhe nkiri Shared Video ahụ ma ọbụ Nweta Link ebe nhọrọ nile site na bọttin rollover menu nile dị nigwe ikpọ ihe nkiri ahụ. I nwere ike ịcọpị ihe njikọta ahụ ma buga ya na ozi e-mail ma ọbụ ihu-akwụkwọ web.

Gịnị ka “Get Code” na-eme?

Ebe nhọrọ Get Code ahụ na-enye ohere ịcọpị akara dị na HTML maka igwe-na-ịkpọ ihe onyonyo ma buga ya n’ime ihu-akwụkwọ web gị. I nwere mmasi nke a mee Igwe-ụzọ mgbasa-ozi LDS ka ọ bụrụ akụkụ nke ihu-akwụkwọ web gị.

Igwe-ụzọ mgbasa-ozi LDS ahụ na-ewepụta ịdọ aka na ntị nke na-asị enwere M mkpa ịwụlite Igwe na akpọ Flash ahụ. Olee otu m ga-esi ewụlite?

Igwe-ụzọ mgbasa-ozi ahụ ga-egosipụta ozi nke ga-adị ka nke a:

I nwere ike ipigide n’ozi ahụ iji nweta ụdị nke kachasịrị dị ọhụrụ nke Igwe na akpo Flash site na Adobe

Igwe-ụzọ mgbasa-ozi ndị LDS anaghị egosipụta otu ziri ezi ma ọbụ ọ naghi -egosipụta ihe onyonyo na-ezighi ezi. Olee otu m ga-esi mezi nke a?

Web brawụsa gị nwere ike na-egosipụta ozi ezoro-ezo (ma ọbụ) akụkụ ochie. Iji hichaa brawụsa cache gị ma hụ ụdị kachasị dị ọhụrụ nke ihu-akwụkwọ nke I nọ na ya, pigide CTRL + F5maka Windows ma ọbụCOMMAND + SHIFT + R maka Mac.

Windows Media Player (Igwe onyonyo ma ọbụ ọkwu Nanị)

ChurchofJesusChrist.org na-eji Windows Media Player si na Microsoft na-eweta ahiri igwe-onyonyo ma ọbụ ọkwu nile. Iji lele ma ọbụ gere ahiri onyonyo ma-ọbụ okwu nile ,i ga-enwe mkpa inwe Windows Media Player a na kọmpụta gị ma ọbụrụ na ọdịghị na mbụ.

Iji nwale ma i nwere Windows Media Player na kọmpụta gị, pigido nwale Windows Media Player Ọbụrụ na obere windo gosịpụta ma gị anụ okwu na ntị, ịdịla-mbụ nwe player ahụ. Ọbụrụ na brawụsa gị na-egosi na I nweghị ihe nkwubanye dị mkpa ma ọbụ enyem-aka ime ihe, mgbe ahụ I nwere ikeiwebata Windows Media Player n’akwụghị-ụgwọ.