Ejiri mara Igwe-okwu


ejiri mara Igwe-onyonyo

  1. Ozi si n’ihe Igwe-onyonyo
    Nweta ozi gbasara ihe onyonyo ana egosi.
  2. Ikesa
    Na-enye gị ohere ikesa ihe onyonyo site n’ịcọpị ihe njikọta ya na ikesa ya site na email ma ọbụ IM. Ị nwekwara ike ikesa site n’iji Facebook ma ọbụ Twitter .
  3. Jikọta
    Na-enye gị ohere ịcọpị ma na-ekesa njikọta web ahụ.
  4. Gbakwụnye
    Na-enye gị ohere cọpị akara ọtụghe igwe-okwu ahụ ma gbakwunye igwe-okwu ahụ na website ma ọbụ blog.
  5. Kpọọ/bọttịn-nkwusi
  6. Navigetọ
    Navigetọ ahụ na-egosi gị oge akara otụghe nke igwe-onyonyo ma na-enye gị ohere ịgpịghari igwe-onyonyo site n’ichigharị azụ na ihu.
  7. Bottin DVR Dị ndụ
    Dịka unu na-ekiri ihe dị n’igwe ihe nkiri video dị ndụ, unu nwere ike ịchịgharị gaa nebe e mefere emefe n’ime igwe ihe nkiri video ahụ ma ọbụ pịa bottin nkwụsịtụ, bottin ahụ dị ndụ ga-ehichapụ. Ịpị na bottin ntụghe ahụ, ọga-eweghachi ihe igwe-onyonyo ahụ mmalite igosi ma chaa ndu-ndu mgbe ana elele ihe onyonyo ahụ. (Mgbe ịna-elele ihe onyonyo ịchọrọ, bọttịn ntughe ahụ agaghi adị nkah ma i nwere ike chiharia ebe ọbụla n’ime ihe onyonyo ahụ)
  8. Imechị Isi-0kwu
    Pịa bottin a iji hụta ya na mmechi isi-okwu. N’ilere mmechi isi-okwu na igwe iOS soro ntụzi-aka nile ndi a:

    • Pịa “Settings”
    • Pịa “Videos”
    • Gbanye “Closed Captioning” na “On”
  9. Juru Ihu-onyonyo
    Pịa bottin nke a iji lere ihe onyonyo ahụ juru ihu onyonyo.

  10. Uda-olu
    Pịa bottin nke a iji nwe-ike hazie uda-olu ya.