Ọgbakọ Zuru ọha
Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọha
Ọgbakọ Zuru ọha nke Eprel 2023


Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọha

Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, ọ bụ ohere m iwete Ndị Ji Ikike Zuruọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuruọha nke Nzukọ ahụ maka ntuli aka nkwado unu.

Biko gosịpụta nkwado unu n’ụzọ ahụ esi eme ya n’ebe ọbụla unu nọ. Ọ bụrụ na-enwere ndị na-akwadoghị ntụpụta ọbụla, anyị na-arịọ ka ị kpọtụrụ onyeisi stek gị.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo Russell Marion Nelson dị ka onye amụma, onye ọhụụ, na onye mkpughe na Onyeisi nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchi Ikpeazụ a; Dallin Harris Oaks dị ka Onye Ndumọdụ nke Mbụ n’ime Otu Ndịisi Mbụ; na Henry Bennion Eyring dị ka Onye Ndumọdụ nke Abụọ n’ime Otu Ndịisi Mbụ.

Ndị ahụ ọ masịrị nwere ike gosipụta ya.

Ndị ahụ megidere, ọ bụrụ n’enwere onye ọbụla, nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo Dallin H. Oaks dị ka Onyeisi nke Kworum nke Ndị Ozi Iri na Abụọ na M. Russell Ballard dị ka Onyeisi Nnọchi anya nke Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ.

Ndị ahụ ọ masịrị, biko gosipụta.

Onye ọbụla megidere nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo ndị a na-esote dị ka ndị otu nke Kworum Ndị ozi Iri na Abụọ: M. Russell Ballard, Jeffrey R. Holland, Dieter F. Uchtdorf, David A. Bednar, Quentin L. Cook, D. Todd Christofferson, Neil L. Andersen, Ronald A. Rasband, Gary E. Stevenson, Dale G. Renlund, Gerrit W. Gong, na Ulisses Soares.

Ndị ahụ ọ masịrị, biko gosipụta ya.

Onye megidere nwere ike si otua gosipụta.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo Ndị ndụmọdụ n’ime Otu Ndịisi Mbụ na Ndị Kworum nke Ndị Ozi Iri na Abụọ dị ka ndị amụma, ndị ọhụụ, na ndị mkpughe.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya.

Onye ọ masịghị, ọ bụrụ n’enwere onye ọbụla, soro otu ụdị akara ahụ.

Ndị a Ji Ikike Zuru ọha Iri Asaa na-esote ka a ga-atọahapụ site na ọrụ ha niile ma nye ha ọkwa emeritus, bido na Ọgọst 1, 2023: Ndị Okenye Benjamin De Hoyos, Juan A. Uceda, na Kazuhiko Yamashita.

Ndị niile ọ masịrị igosipụta obi ekele nye ụmụnne ndị nwoke ndịa na ndị nwunye ha na ndị ezinaụlọ ha maka afọ ije ozi ha niile n’ụzọ pụrụ iche nwere ike mee otu a site n’iweli aka.

Ndị Iri Asaa ndịa sotere ka atọghapụrụ site n’ọrụ ha niile, bido ugbua: J. Kimo Esplin na Alan T.Phillips.

Ndị ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele maka ije ozi ha kacha mma, biko gosipụta ya.

Anyị ji obi ekele echeta ndị Mpaghara Iri Asaa ndị ga-arụzu ọrụ ije ozi ha na afọ nke a na ndị e nwere ike ịhụ aha ha na website nke Nzukọ nsọ.

Ndị ahụ ọ masịrị isoro n’igosipụta obi ekele nye ụmụnne ndị nwoke ndịa maka ije ozi ha bụ ịgba nwere ike gosipụta ya.

Ka agụsịrị egwu, anyị ga-atọhapụ n’ọrụ Ụmụnne nwoke Ahmad S. Corbitt na Bradley Ray Wilcox site ịbụ Ndị Ndụmọdụ nke Mbụ na Abụọ n’Otù Ndịisi Zuruọha nke Ndị Ikom Nta.

Ndi niile ọ masịrị igosipụta obi ekele nye ụmụnne ndi nwoke ndia maka ije-ozi ha pụrụ-iche biko gosipụta ya.

Anyị atọghapụwo n’ọrụ Otù Ndịisi Zuru ọha Ndị Ụmụagbọghọ, bido na Ọgọstụ 1, 2023, dịka otu a: Bonnie H. Cordon dịka Onyeisi, Michelle D. Craig dịka Onye Ndụmọdụ nke Mbụ, na Rebecca L. Craven dịka Onye Ndụmọdụ nke Abụọ.

Ndị niile ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele nye ụmụnne nwanyị ndịa maka ije ozi ha etinyere uchu, biko gosipụta ya.

Anyị na-atụpụta ka akwado ndịa sotere dịka Ndị Ji Ikike nke Iri Asaa: Ahmad S. Corbitt, Robert M. Daines, J. Kimo Esplin, Christophe G. Giraud-Carrier, na Alan T. Phillips.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya.

Ndị megidere ya gosi site n’otu iriba ama ahụ.

Anyị n’echeta na Ndị Iri Asaa ọhụrụ ruru 61 ndị akwadoro n’oge nzukọ nke Ndị ndu nke ọgbakọ zuru ọha emere na Tọsde, Maach 30, ma amara ọkwa ya na website nke Nzukọ nsọ.

Anyị na-akpoku unu ka unu kwado ha n’ime ọrụ ọhụrụ ha niile ndị a.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Ndị na-achọghị ya, gosi site n’otu iriba ama ahụ.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dịka Ndịisi Zuru ọha Otù Ụmụagbọghọ ọhụrụ nke ga-ebido na Ọgọstụ 1, 2023: Emily Belle Freeman dịka Onyeisi, Tamara Wood Runia dịka Onye Ndumọdụ Mbụ na Muñoz Spannaus dịka Onye Ndumọdụ nke abụọ.

Ndị ahụ ọ masịrị nwere ike gosipụta ya.

Onye ọ masịghị nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dịka ndị ndụmọdụ nime Ndịisi Zuru ọha Otù Ndị Ikom Nta nke ga-ebido ugbua: Bradley Ray Wilcox dịka Onye Ndumọdụ Mbụ na Maịkel T. Nelson dịka Onye Ndumọdụ nke abụọ.

Ndi niile ọ masịrị nwere ike gosipụta ya.

Onye ọ masịghị nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndị ọzọ Ji Ikike Zuru ọha, ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuruọha dị ka otu ha sịrị dị n’oge ugbua.

Ndị niile ọ masịrị nwere ike mee otua site na-iweli aka elu.

Ndị n’ekweghị, ọbụrụ n’enwere onye.

Unu emela, ụmụnne ndị nwoke na ndị nwanyị, maka okwukwe unu nogidere na ekpere niile n’isi ndị ndu nke Nzukọ nsọ ahụ.

Mgbanwe niile nye ndị Iri Asaa Mpaghara

Ndị Iri Asaa ndịa sotere ka akwadoro n’oge ọgbakọ nke ndị ndu nke emere dịka otu akụkụ nke ọgbakọ zuru ọha:

Isaías Alcala, John D. Amos, Johnny O. Baddoo, Victor O. Bassey, Adrian Bettridge, A. Kaulle Bezerra, Carlos G. Cantero, Emerson B. Carnavale, Orlando A. Castaños, Bun Huoch Eng, Hutch U. Fale, Fernando R.García, Tomás García, C. Alan Gauldin, Aaron T. Hall, Darwin W. Halvorson, Jed J Hancock, Henry Herrera, Ndalamba Ilunga, Samuel M. T. Koivisto, Carlos J. Lantigua, Esau Lara, Stephen J. Larson, Thabo Lebethoa, G. Kenneth Lee, Israel Marin, Wayne E. Maurer, Lee G. McCann II, Robert Mendenhall, Adrian Mendez, Siyabonga Mkhize, Javier F. Monestel,Thomas B. Morgan, Jared V. Ormsby, Z. Rudy Palhua, Arturo D. Palmieri, Kenneth Pambu, Hugo O. Panameño, Kevin J. Parks, Paul Picard, David J.Pickett, Martin Pilka, Irineu E. Prado, Christopher R. Price, Miguel Ribeiro, James N. Robinson, Edward B. Rowe, Robert Schwartz, Gregory A. Scott, Dominic R.Sénéchal, Kofi G. Sosu, Michael B. Strong, Nithya Kumar Sunderraj, Thomas A. Thomas, Alejandro H. Treviño, Nefi M. Trujillo, Chimaroke G. Udeichi, Fernando Valdes, Helton C. Vecchi, Brent B. Ward, and Tomasito S. Zapanta.

Ndị Mpaghara Iri Asaa ndị a na-esote ka a ga-atọghapụ nọrụ na mọbụ tupu Ọgọst 1, 2023:

Richard K. Ahadjie, Duane D. Bell, Hubermann Bien Aimé, Víctor R. Calderón, Michel J. Carter, Daniel Córdova, John N. Craig, William H. K. Davis, Fernando P. Del Carpio, Richard J. DeVries, Kylar G.Dominguez, Torben Engbjerg, Kenneth J. Firmage, Edgar Flores, Silvio Flores, Carlos A. Genaro, Mark A.Gilmour, Sergio A. Gómez, Roberto Gonzalez, Virgilio Gonzalez, Spencer R. Griffin, Marcel Guei, Oleksiy H.Hakalenko, Matthew S. Harding, David J. Harris,Kevin J. Hathaway, José Hernández, Glenn M.Holmes, Richard Neitzel Holzapfel, Okechukwu I. Imo, Michael D. Jones, Pungwe S. Kongolo, Ricardo C. Leite, Aretemio C. Maligon, Edgar A. Mantilla,Lincoln P. Martins, Carl R. Maurer, Daniel S. Mehr II, Glen D. Mella, Tomas S. Merdegia Jr., Allistair B. Odgers, R. Jeffrey Parker, Victor P. Patrick, Denis E.Pineda, Henrique S. Simplicio, Jeffrey H. Singer,Michael L. Staheli, Jeffrey K. Wetzel, Michael S.Wilstead, and David L. Wright.