Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, 1 Pita 3


NAJS, 1 Pita 3:20 (tụlee ihe dị iche na 1 Pita 3:20)

(Ụfọdụ n’ime ndị mụọ nọ n’ụlọ mkpọrọ bụworị ndị ajọọ-omume n’ubochị nile nke Noa.)

20 Ụfọdụ bụ ndị na-erubeghị isi n’ụbọchị nile nke Noa, mgbe ogologo-ntachi-obi nke Chineke chesiri ike, mgbe a na-edozi ugbọ ahụ, nke e jiri mmiri zọpụta mmadụ ole na ole n’ime ya, nke bụ, mkpụrụ-obi asatọ.