Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, 1 Pita 4


NAJS, 1 Pita 4:6 (tụlee ihe dị iche na 1 Pita 4:6)

(Ozi-ọma ahụ ka e kwusaara ndị ahụ nwụrụ anwụ.)

6 N’ihi nke a, ka e kwusaara ha bụ ndị nwụrụ anwụ ozi-ọma ahụ, ka e wee kpee ha ikpe dịka ndị mmadụ na anụ arụ, kama ka ha dị ndụ na mụọ dịka uche-obi Chineke siri dị.

NAJS, 1 Pita 4:8 (tụlee ihe dị iche na 1 Pita 4:8)

(Afọ-ọma na-egbochi anyị site na-ime mmehie.)

8 Na nke kacha ihe nile nwee nụ afọ-ọma siri ike n’etiti onwe unu; n’ihi na afọ-ọma na-egbochi igwe mmehie nile.