Akwụkwọ nsọ
Ozizi na Ọgbụgba-ndụ nile 116


Nkeji 116

Mkpughe e nyere Joseph Smith Onye-amụma, na nso Wight’s Ferry, n’ebe a nakpọ Spring Hill, Ógbè Daviess, Missouri, 19 Mee 1838 (History of the Church, 3:35).

1 Spring Hill ka Onye-nwe kpọrọ Adam-ondi-Ahman, n’ihi, dịka o kwuru, ọ bụ ebe Adam ga-abịa ileta ndị nke ya, ma-ọbụ Ichie nke ụbọchị nile ahụ ga-anọdụ, dịka Daniel onye-amụma kwuru maka ya.