Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Adam-ondi-Ahman


Adam-ondi-Ahman

Ebe Adam nọ gọzie ụmụ ụmụ ya ndị ezi-omume mgbe ọ fọdụrụ afọ atọ tutu ya anwụọ (OznỌd. 107:53–56) na ebe ọ ga-abịa tutu oge nke Ọbịbịa nke Ugboro Abụọ (OznỌd. 116).