Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
NAJS, Matiu 26


NAJS, Matiu 26:22, 24–25 (tụlee ihe dị iche na Matiu 26:26–29; NAJS, Mak 14:20–25)

(Jisus hiwere oriri-nsọ.)

22 Na mgbe ha na-eri ihe, Jisus weere achịcha nyawaa kwa ya, na gọzie ya, nye kwa ya ndị na-eso ụzọ ya, sị kwa, Naranu, rie; nke a bụ na ncheta nke arụ m nke m na-enye ịbụ ihe ịkwụ ụgwọ mgbapụta maka unu.

24 N’ihi na nke a bụ na ncheta nke ọbara m nke ịgba-ama ọhụrụ, nke a na-akwafu maka ka ọtụtụ ra bụ ndị ga-ekwere n’aha m, n’ihi nsachapụ nke mmehie ha nile.

25 Na e nye m unu iwu-nsọ, na unu ga na-eluru anya ime ihe nile nke unu hụworo m mere, gbaa kwa ama banyere m ọbụna ruo n’ọgwụgwụ.