Ọgbakọ Zuru ọha
Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuru ọha
Ọgbakọ Zuru ọha Eprel 2021


Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuru ọha

Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, ugbua aga m agụpụta ndị Ji Ikike Zuru ọha, ndị Iri Asaa Mpaghara, na ndị ọrụ Zuru ọha nke Nzukọ nsọ maka ntuli aka nkwado unu.

Biko gosịpụta ntuli aka nkwado unu n’ebe ọbụla unu nọrịị. Ọbụrụ na-enwere ndị megidere ntụpụta ọbụla, anyị na-arịọ ka gị kpọtụrụ onyeisi stek gị.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo Russell Marion Nelson dị ka onye amụma, ọhụụ ụzọ, na onye mkpughe na Onyeisi nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchi Ikpeazụ a; Dallin Harris Oaks dị ka Onye Ndumọdụ nke Mbụ n’ime Otu Ndịisi Mbụ; na Henry Bennion Eyring dị ka Onye Ndumọdụ nke Abụọ n’ime Otu Ndịisi Mbụ.

Ndị ahụ ọ masịrị gosipụta ya.

Ndị ahụ megidere, ọbụrụ na-enwere, nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo Dallin H. Oaks dị ka OnyeIsi nke Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ na M. Russell Ballard dị ka OnyeIsi Nnọchi anya nke Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ.

Ndị ahụ ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye megidere nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dị ka ndị otu nke Ndị Ozi Iri na Abụọ: M. Russell Ballard, Jeffrey R. Holland, Dieter F. Uchtdorf, David A. Bednar, Quentin L. Cook, D. Todd Christofferson, Neil L. Andersen, Ronald A. Rasband, Gary E. Stevenson, Dale G. Renlund, Gerrit W. Gong, na Ulisses Soares.

Ndị ahụ ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọbụla megidere nwekwara ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndi ndụmọdụ n’ime Ndịisi Mbụ na Ndị Kworum Ndị Ozi Iri na Abụọ dị ka ndị amụma, ndị ọhụụ ụzọ, na ndị mkpughe.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere onye, soro ụdị akárá ahụ.

Dị ka ihe mmata, Ndị Okenye Robert C. Gay na Terence M. Vinson ka a ga-atọghapụ n’ọrụ n’ije ozi ha dị ka ndị otu Ndịisi nke Iri Asaa, nke ga-amalite na Ọnwa Ọgọstụ 1, 2021.

Ndị ahụ ọ masịrị igosipụta obi ekele nye Ụmụnne ndị nwoke ndia maka ije ozi ha pụrụ iche, nwere ike mee otu ahụ site n’iweli aka ha.

Ndị Iri Asaa Mpaghara ndịa ka a tọghapụrụ n’ọrụ: Ndị Okenye Sean Douglas, Michael A. Dunn, Clark G. Gilbert, Alfred Kyungu, Carlos G. Revillo Jr., na Vaiangina Sikahema.

Ndị ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele maka ije ozi ha kacha mma, biko gosipụta ya.

Anyị a tọghapụ n’ọrụ Otu Ndịisi Zuru ọha Ndị Praịmarị: Joy D. Jones dị ka Onyeisi, Lisa L. Harkness dị ka Onye Ndụmọdụ nke Mbụ, na Cristina B. Franco dị ka Onye Ndụmọdụ nke Abụọ.

Ndị ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele nye ụmụnne nwanyị ndịa maka ije ozi ha nke etinyere uchu, biko gosipụta ya.

Anyị na-atụpụta ka anyị kwadoo Ndị Okenye Paul V. Johnson na S. Mark Palmer ka ha jee ozi dị ka ndị otu Ndịisi nke Iri Asaa, nke ga-amalite n’Ọnwa Ọgọstụ 1, 2021.

Ndị ahụ ọ masịrị gosipụta ya.

Mmegide ọbụla, gosi site n’otu iriba ama ahụ.

Anyị na-atụpụta ka anyị kwadoo ndịa sotere dị ka Ndị Ji Ikikere Zuru ọha Iri asaa: Sean Douglas, Michael A. Dunn, Clark G. Gilbert, Patricio M. Giuffra, Alfred Kyungu, Alvin F. Meredith III, Carlos G. Revillo Jr., na Vaiangina Sikahema.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Ndị megidere ya, gosi site n’otu iriba ama ahụ.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndị Iri Asaa Mpaghara ọhụrụ ahụ nke Nzukọ nsọ mara ọkwa ha na mbido izu ụka nke a.

Ndị ahụ ọ masịrị, biko gosipụta ya

Mmegide ọbụla, gosi site n’otu iriba ama ahụ.

A na-atụpụta ka anyị kwado dị ka Ndịisi Zuru ọha Praịmarị ọhụrụ: Camille N. Johnson dị ka Onyeisi, Susan H. Porter dị ka Onye Ndumọdụ Mbụ na Amy A. Wright dị ka Onye Ndumọdụ nke abụọ.

Ndị ahụ ọ masịrị, gosipụta ya.

Mmegide ọbụla nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo ndị ọzọ Ji Ikike Zuru ọha, ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuru ọha dị ka otu ha sịrị dị n’oge ugbua.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Ndị megidere, ọbụrụ n’enwere onye ọbụla.

Ọzọ, ndị ahụ megidere ntụpụta ọbụla ka a na-akpoku ịkpọtụrụ ndịisi stek ha.

Unu emela maka okwukwe unu n’esepụghị aka na ekpere niile n’isi ndị ndu nke Nzukọ nsọ.

Mgbanwe na ndị Iri Asaa Mpaghara

Ndị Iri Asaa Mpaghara ndịa sotere ka a kwadoro n’oge ọgbakọ nke ndị ndu e mere dị ka otu akụkụ nke ọgbakọ zuru ọha:

Daniel P. Amato, Rodney A. Ames, Marcelo Andrezzo, Samuel Annan-Simons, Patrick Appianti-Sarpong, Eduardo M. Argana, Steven C. Barlow, Erik Bernskov, Mark E. Bonham, K. Bruce Boucher, Jonathan G. Cannon, Juan P. Casco, Gregorio E. Casillas, Fernando R. Castro, Ranulfo Cervantes, Thomas K. Checketts, Ross A. Chiles, Benjamin Cinco, David C. Clark, Félix Conde, Jorge A. Contreras, Corbin E. Coombs, Moroni Costa, Leandro J. Curaba, B. Corey Cuvelier, Ernesto A. Deyro Jr., J. Kimo Esplin, Tomás Familia, Michael D. Groll, John Gutty, Oleksiy H. Hakalenko, Tommy D. Haws, Levi W. Heath, Brian J. Holmes, Hal C. Hunsaker, Yuichi Imai, Bruce H. Ixcot, Paul H. Jean Baptiste, Dong Hwan Jeong, Frederick M. Kamya, Gaëtan Kelounou, David S. Kinard, Julio E. Lee, R. Darío Lorenzana, Odair José Castro de Lira, Enrique M. Loo, Hernán D. Lucero, Bartolome Madriaga, Douglas P. Maxfield, Héctor Méndez, Steven C. Merrell, Quinn S. Millington, Siegfried A. Naumann, Ricardo J. Nieves, Lorenzo E. Norambuena, Enefiok Ntem, Charles O. Oide, Juan L. Orquera, Roberto C. Pacheco, Damon Page, Franck A. Poznanski, T. Michael Price, Alexandre Ret, Frédéric T. Riemer, Russell A. Robinson, Leonardo S. Rojas, Douglas A. Rozsa, Lee M. Shumway, Robert H. Simpson, Vance K. Smith, Martiniano S. Soquila Jr., Victor H. Suazo, Raul Tapia, Carlos Torres, Bruno E. Vásquez, M. Travis Wolsey, na Richard G. Youngblood.