Ọgbakọ Zuru ọha
Nkwado nke Ndi Ji Ikike Zuruọha, Ndi Iri Asaa Mpaghara, na Ndi Ọrụ Zuruọha
Ọgbakọ Zuru-ọha Eprel 2020


Nkwado nke Ndi Ji Ikike Zuruọha, Ndi Iri Asaa Mpaghara, na Ndi Ọrụ Zuruọha

Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, ugbua a ga m agụpụtara unu Ndi Ji Ikike Zuru-ọha, Ndi Mpaghara Iri-Asaa, na Ndi-ọrụ Zuruọha nke Nzukọ-nsọ maka ntuli-aka nkwado unu.

Biko gosịpụta ntuli-aka nkwado unu n’ebe ọbụla unu nọrịị. Ọbụrụ na-enwere ndị na-akwadoghị ntụpụta ọbụla dịka esị mee, anyị na-arịọ ka gị kpọtụrụ onyeisi stek gị.

A na-atụpụta ka anyị kwado Russell Marion Nelson dịka onye-amụma, ọhụụ ụzọ, na onye mkpughe na Onye-Isi nke Nzukọ-nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndi Nsọ Ụbọchi Ikpeazụ a; Dallin Harris Oaks dịka Onye Ndumọdụ Mbụ n’ime Otu Ndi-Isi Mbụ; na Henry Bennion Eyring dika Onye Ndumọdụ nke Abụọ n’ime Otu Ndi-Isi Mbụ.

Ndi niile ọ masịrị gosipụta ya.

Ndi niile ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere, gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado Dallin H. Oaks dịka Onye-Isi nke Kworum Ndi-Ozi Iri-na-Abụọ na M. Russell Ballard dịka Onye-Isi Nnọchi-anya nke Kworum Ndi-Ozi Iri-na-Abụọ.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dịka ndi-otu nke Ndi-ozi Iri-na Abụọ: M. Russell Ballard, Jeffrey R. Holland, Dieter F. Uchtdorf, David A. Bednar, Quentin L. Cook, D. Todd Christofferson, Neil L. Andersen, Ronald A. Rasband, Gary E. Stevenson, Dale G. Renlund, Gerrit W. Gong, na Ulisses Soares.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndi ndụmọdụ n’ime Otu Ndi-Isi Mbụ na Ndi Kworum Ndi-Ozi Iri-na-Abụọ dịka ndi-amụma, ndi-ọhụụ ụzọ, na ndi-mkpughe.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Onye ọ masịghị, ọbụrụ n’enwere onye, soro ụdị akárá ahụ.

A na-atụpụta na anyị ga-atụghapụ ndịa n’ọrụ sotere dịka Ndị Iri Asaa Mpaghara: Okenye Jorge T. Becerra, Mark S. Bryce, Jeremy R. Jaggi, Kelly R. Johnson, Adeyinka A. Ojediran, na Moisés Villanueva.

Ndi ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele maka ije-ozi ha kacha mma, biko gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị na nnukwu obi ekele tụghapụ n’ọrụ Otu Ndịisi Zuru ọha Ndị Ikom Nta dịka ndịa: Stephen W. Owen dịka Onyeisi, Douglas D. Holmes dịka Onye Ndụmọdụ Mbụ, na M. Joseph Brough dịka Onye Ndụmọdụ nke Abụọ.

Ndi ahụ ọ masịrị isoro anyị n’igosipụta ekele maka ije-ozi ha kacha mma, biko gosipụta ya.

A na-atụpụta na anyị ga-akwado ndịa n’ọrụ sotere dịka Ndị Iri Asaa Mpaghara: Jorge T. Becerra, Matthew S. Holland, William K. Jackson, Jeremy R. Jaggi, Kelly R. Johnson, Thierry K. Mutombo, Adeyinka A. Ojediran, Ciro Schmeil, na Moisés Villanueva

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Ndị ọ masịghị, soro ụdị akárá ahụ.

A na-atụpụta na anyị ga-akwado ndịa sotere dịka Ndị Iri Asaa Mpaghara: Jay D. Andersen, Faapito Auapaau, Frederick K. Balli Jr., Kevin W. Birch, John W. Boswell III, J. Francisco Bührer, Suchat Chaichana, Matthew R. Clarke, L. Guido Cristobal, Edmarc R. Dumas, Carlos A. Gabaldón, M. Andrew Galt IV, Clark G. Gilbert, Leonard D. Greer, Vladislav Y. Gornostaev, D. Martin Goury, Richard I. Heaton, Broc C. Hiatt, David H. Huntsman, Norman C. Insong, Daniel Kabason, Federico M. Kähnlein, Jeffrey J. Kerr, Youngjoon Kwon, David G. LaFrance, Ricardo C. Leite, Marcelo Louza, Jose G. Manarin, Jeremiah J. Morgan, Mark A. Mortensen, Eduardo F. Ortega, Nathan D. Pace, Michael M. Packer, Omar I. Palacios, Jorge W. Pérez, Kyrylo Pokhylko, Sergio A. Poncio, Arthur Rascon, Miguel A. Reynoso, Gustavo G. Rezende, Robert G. Rivarola, Tonga J. Sai, Luciano Sankari, Rosendo Santos, Henry Savstrom, J. Matthew Scott, James E. Slaughter, Robert T. Smith, Ricardo A. Spencer, Colin C. Stauffer, David C. Stewart, Jared W. Stone, Arlen M. Tumaliuan, Martin J. Turvey, Yan C. Vega, Paul B. Whippy, Chad R. Wilkinson, na Dow R. Wilson.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Ndị n’ekweghị, ọbụrụ n’enwere onye.

A na-atụpụta na anyị ga-akwado dịka Otu Ndịisi Zuru ọha Ndị Ikom Nta ọhụrụ Steven J. Lund dịka Onyeisi, Ahmad Saleem Corbitt dịka Onye Ndụmọdụ Mbụ, na Bradley Ray Wilcox dịka Onye Ndụmọdụ nke Abụọ.

Ndi niile ọ masịrị gosipụta ya.

Onye ọ masịghị gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndi ọzọ Ji Ikike Zuruọha, ndi Iri-Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuruọha dịka otu ha sịrị dị n’oge ugbua.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Ndị n’ekweghị, ọbụrụ n’enwere onye.

Ọzọ, anyị na-akpọku ndị ahụ niile n’ekweghị ntụli aka ọbụla ịkpọtụrụ ndị isi stek ha.

Anyị n’ekele unu maka okwukwe unu nogidere na ekpere niile n’isi ndi ndu nke Nzukọ-nsọ.