Ọgbakọ Zuru ọha
Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọha
Ọgbakọ Zuru ọha Eprel 2024


Nkwado nke Ndị Ji Ikike Zuru ọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuru ọha

Ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị, ọ bụ ohere m iwete Ndị Ji Ikike Zuruọha, Ndị Mpaghara Iri Asaa, na Ndị Ọrụ Zuruọha nke Nzukọ nsọ ahụ maka ntuli aka nkwado unu.

Biko gosịpụta nkwado unu n’ụzọ ahụ esi eme ya. Ọ bụrụ na-enwere ndị na-akwadoghị ntụpụta ọbụla, anyị na-arịọ ka ị kpọtụrụ onyeisi stek gị.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo Russell Marion Nelson dị ka onye amụma, onye ọhụụ, na onye mkpughe na Onyeisi nke Nzukọ nsọ Ahụ nke Jizọs Kraịst nke Ndị Nsọ Ụbọchi Ikpeazụ a; Dallin Harris Oaks dị ka Onye Ndumọdụ nke Mbụ n’ime Otù Ndịisi Mbụ; na Henry Bennion Eyring dị ka Onye Ndumọdụ nke Abụọ n’ime Otù Ndịisi Mbụ.

Ndị ahụ ọ masịrị nwere ike gosipụta ya.

Ndị ahụ megidere, ọ bụrụ na-enwere onye ọbụla, nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado Dallin H. Oaks dịka Onyeisi nke Kworum Ndi Ozi Iri na Abụọ na M. Russell Ballard dịka Onyeisi Nnọchi anya nke Kworum Ndi Ozi Iri na Abụọ.

Ndị ahụ ọ masịrị, biko gosipụta.

Onye ọbụla megidere nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndị a sotere dịka ndi otù nke Ndi ozi Iri na Abụọ: M. Russell Ballard, Jeffrey R. Holland, Dieter F. Uchtdorf, David A. Bednar, Quentin L. Cook, D. Todd Christofferson, Neil L. Andersen, Ronald A. Rasband, Gary E. Stevenson, Dale G. Renlund, Gerrit W. Gong, na Ulisses Soares, na Patrick Kearon

Ndị ahụ ọ masịrị, biko gosipụta ya.

Onye megidere nwere ike si otua gosipụta.

A na-atụpụta ka anyị kwadoo Ndị ndụmọdụ n’ime Otù Ndịisi Mbụ na Ndị Kworum nke Ndị Ozi Iri na Abụọ dị ka ndị amụma, ndị ọhụụ, na ndị mkpughe.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya.

Onye ọ masịghị, ọ bụrụ na-enwere onye ọbụla, soro otu ụdị akara ahụ.

Ndị Ji Ikike Zuru ọha na-esota ka a ga atọpụ site n’ọrụ ha niile ma nye ọkwa emeritus, bido na Ọgọst 1, 2024: Okenye niile Ian S. Ardern,Shayne M. Bowen, Paul V. Johnson, S. Gifford Nielsen, Brent H. Nielson, Adrián Ochoa, Gary B. Sabin, na Evan A. Schmutz.

Ndị niile ọ masịrị igosipụta obi ekele nye ụmụnne ndị nwoke ndị a na ndị nwunye ha maka afọ ije ozi ha niile n’ụzọ pụrụ iche nwere ike mee otu a site na-iweli aka.

Anyị na-atọpụkwa Okenye Carlos A. Godoy site n’ọrụ ije ozi dịka onye otù nke Otù Ndịisi nke Ndị Iri Asaa, bido na Ọgọst 1, 2024.

Ndi niile ọ masịrị igosipụta obi ekele nye Okenye Godoy maka ije-ozi ya na ọnọdụ a nwere ike mee ya.

Anyị ji obi ekele echeta ndị Mpaghara Iri Asaa ndị ga-arụzu ọrụ ije ozi ha na ndị e nwere ike ịhụ aha ha na website nke Nzukọ nsọ.

Ndị ahụ ọ masịrị isoro na-igosipụta obi ekele nye ụmụnne ndị nwoke ndịa na ndị ezinaụlọ ha niile maka ọtụtụ afọ nke ije ozi abụghị nke naanị onwe ha nwere ike gosipụta ya.

Anyị atọghapụwo n’ọrụ Otù Ndịisi Zuru ọha Ndị Akwụkwọ Sọnde, bido na Ọgọst 1, 2024, dịka otu a: Mark L. Pace dịka Onyeisi, Milton Camargo dịka Onye Ndụmọdụ nke Mbụ, na Jan E. Newman dịka Onye Ndụmọdụ nke Abụọ.

Ndị niile ọ masịrị isoro anyị na-igosipụta ekele nye ụmụnne nwoke ndị a maka ije ozi ha etinyere uchu nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dịka ndị otù nke Otù Ndịisi nke Iri Asaa: Okenye Marcus B. Nash, onye bidoro ije ozi ya nime Jenụarị 2024, na Ndị Okenye Michael T. Ringwood, Amulfo Valenzuela, na Edward Dube, ndị ga-ebido ije ozi ha na Ọgọst 1, 2024.

Ndi niile ọ masịrị nwere ike gosipụta ya.

Onye ọ masịghị nwere ike gosipụta ya.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndị a sotere dịka ndị Ji Ikike Zuru ọha Iri Asaa: David L. Buckner, Gregorio E.Casillas, Aroldo B. Cavalcante, I. Raymond Egbo, D. Martin Goury, Karl D. Hirst, Christopher H. Kim, Sandino Roman, Steven D. Shumway, Michael B. Strong, na Sergio R. Vargas.

Ndi niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Ndị megidere ya, gosi site n’otu iriba ama ahụ.

Anyị na-echeta na Ndị Iri Asaa ọhụrụ dị 64 ndị akwadoro n’oge nzukọ nke Ndị ndu nke ọgbakọ zuru ọha emere na Tọsde, Eprel 4, ma amara ọkwa ya na website nke Nzukọ nsọ. Anyị na-akpoku unu ka unu kwado ndị nwanne nwoke a n’ime ọrụ ọhụrụ ha niile.

Ndị niile ọ masịrị, biko gosipụta ya

Mmegide ọbụla, site n’otu iriba ama ahụ.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndịa sotere dị ka Ndịisi Zuru ọha Otù Akwụkwọ Sọnde ọhụrụ, nke ga-ebido na Ọgọstụ 1, 2022: Paul V. Johnson dị ka Onyeisi, Chad H Webb dị ka Onye Ndumọdụ Mbụ, na Gabriel W. Reid dị ka Onye Ndumọdụ nke abụọ.

Ndi niile ọ masịrị nwere ike gosipụta ya.

Onye ọ masịghị nwere ike gosipụta ya.

Anyị maara na Nwanne nwoke Reid na-eje ozi ugbu a dịka Onyeisi nke Mishọn Australia Sydney ma mgbe ahụ ọ nọghị nime Salt Lake maka ọgbakọ ahụ.

A na-atụpụta ka anyị kwado ndị ọzọ Ji Ikike Zuru ọha, ndị Iri Asaa Mpaghara, na Ndị Ọrụ Zuruọha dị ka otu ha sịrị dị n’oge ugbua.

Ndị niile ọ masịrị nwere ike mee otua site na-iweli aka elu.

Ndị na-ekweghị, ọbụrụ na-enwere onye.

Unu emela, ụmụnne ndị nwoke na ndị nwanyị, maka okwukwe unu nogidere na ekpere niile n’isi ndị ndu nke Nzukọ nsọ ahụ.

Mgbanwe niile nye ndị Iri Asaa Mpaghara

Ndị Iri Asaa Mpaghara ndịa sotere ka akwadoro n’oge ọgbakọ nke ndị ndu nke emere dịka otu akụkụ nke ọgbakọ zuru ọha:

Daniel A. Abeo, Mauricio A. Araújo, Randy T. Austin, Michel D. Avegnon, Philip J. Barton, Bradley S.Bateman, Eber Antônio Beck, Eric D. Bednar, Jared Black, Bryan G. Borela, Jaime A. Bravo, Juan G.Cardenas, Sancho N. Chukwu, Mark J Cluff, Danilo F.Costales, Daniel A. Cruzado, Gregorio Davalos, Julio N. Del Sero, Ryan E. Dobbs, Stephen W. Dyer, Brik V.Eyre, Denny Fa‘alogo, Timothy L. Farnes, Martín P.Fernández, Luis A. Ferrizo, Ángel J. Gómez, Georgie E. Guidi, Shinjiro Hara, Daniel L. Harris, Todd D. Haynie, Thomas Hengst, John R. Higgins, Niels O. Jensen, Fritzner A. Joseph, Kyoni Kasongo, John S. K. Kauwe III, Dan Kawashima, J. Joseph Kiehl, Carl F. Krauss, Yew Mun Kwan, Woo Cheol Lee, Wai Hung Mak, David R. Marriott, Ignatius Maziofa, Derek B. Miller, Albert Mutariswa, Marvin I. Palomo, Kyung Yeol Park, Domingo J. Perez, Oscar A. Perez, Raul Perez, Gayle L. Pollock, Pierre Portes, Marco A.Quezada, Stephen T. Rockwood, Guillermo Rojas, Kgomotso T. Sehloho, Sandro Alex Silva, Juswan Tandiman, Asuquo E. Udobong, Dwayne J. Van Heerden, Shih Ning (Steve) Yang, Juan F. Zorrilla, Leopoldo Zuñiga.

Ndị Mpaghara Iri Asaa ndị a na-esote ka a ga-atọghapụ n’ọrụ na ma ọ bụ tupu Ọgọst 1, 2024:

Solomon I. Aliche, Guillermo A. Alvarez, Daren R. Barney, Julius F. Barrientos, James H. Bekker, David L. Buckner, Gleen Burgess, Marcos Cabral, Gregorio E. Casillas, Dunstan G. B. T. Chadambuka, Alan C. K. Cheung, Paul N. Clayton, Michael Cziesia, Hiroyuki Domon, Memard P. Donato, I. Raymond Egbo, Zachary F. Evans, Sapele Fa’alogo Jr., Saulo G. Franco, David Frischknecht, John J. Gallego, Efraín R. García, Robert Gordon, Mark A. Gottfredson, D. Martin Goury, Michael J. Hess, Bhanu K. Hiranandani, Richard S. Hutchins, Tito Ibañez, Akinori Ito, Anthony M. Kaku, Christopher H. Kim, H. Moroni Klein, Stephen Chee Kong Lai, V. Daniel Lattaro, Thabo Lebethoa, Tarmo Lepp, Itzcoatl Lozano, Kevin J. Lythgoe, Clement M. Matswagothata, Edgar P. Montes, Luiz C. D.Queiroz, S. Ephraim Msane, Luiz C. D. Queiroz, Ifano Rasolondraibe, Eduardo D. Resek, Tomás G. Román, Ramon E. Sarmiento, Steven D. Shumway, Luis Spina, Jared W. Stone, Michael B. Strong, Djarot Subiantoro, Carlos G. Suffert, Voi R. Taeoalii, Karim Del Valle, Sergio R. Vargas, Helmut Wondra.