Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Abed-nego


Abed-nego

N’ime Testament Ochie, Shedrak, Mishak na Abed-nego bụụrụ ụmụ okoro-ọbịa atọ ndị Israel, ndị a kpọbatara ha na Daniel n’ime obi eze nke Nebukadneza eze nke Babịlọn. Aha Abed-nego na Hibru bụ Azaraịa. Ụmụ okoro-ọbịa anọ ahụ jụrụ imerụ onwe ha nile site na-isoro nara anụ na mmanya nke eze ahụ (Dan. 1), Shedrak, Mishak na Abed-nego ka eze ahụ tụbara n’ime oke ọkụ na-enwu ajọ onwunwu, mana Ọkpara Chineke wee chekwaa ha (Dan. 3).