Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọkọlọtọ


Ọkọlọtọ

N’ime akwụkwọ-nsọ nile ọkọlọtọ ma-ọbụ ihe nlere anya nke ndị mmadụ ga-ezukọ gburu gburu ya na-ịdị n’otu nke ihe ebu n’uche ma-ọbụ ima onwe. N’oge agba ochie nile ọkọlọtọ rụrụ ọrụ dịka ebe mkpọkọta ọnụ maka ndị agha n’ọgụ. Akwụkwọ nke Mọmọn, na Nzukọ-nsọ nke Jisus Kraịst bụ akara ọkọlọtọ nile nye mba nile nke ụwa.