Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị Iri Asaa


Ndị Iri Asaa

Otu ọkwa-ọrụ nke a na-echi ndị nwoke echichi baa na ya n’ime Ọkwa Nchụ-aja nke Melkizedek. Taa, ọnụ-ọgụgụ-juru-aka nile nke Iri asaa bụ Ndị Ji Ikike Zuru Ọha nile nke Nzukọ-nsọ ndị e nyere ikike ndị-ozi kama e chighi ha echichi Ndị-ozi. Ha na-enye uju oge ha n’ije-ozị ahụ.