Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọgbọ a kara-aka


Ọgbọ a kara-aka

Ọgbọ akara-aka nke ozi-ọma bụ oge mgbe n’ime ya Onye-nwe na-enwe ọdịkarịa nta otu onye odibo ji ikike n’elu ụwa onye na-ebu ọtụghe ụzọ nile nke ọkwa nchụ-aja dị nsọ.

Adam, Inok, Noa, Abraham, Moses, Jisus Kraịst, Joseph Smith, na ndị ọzọ nile amalitewo, onye ọbụla n’ime ha otu ọgbọ ọhụrụ a kara-aka nke ozi-ọma. Mgbe Onye-nwe na-ehiwe Ọgbọ a Kara-aka, a na-ekpughe ozi-ọma ahụ ọhụrụ ka ndị mmadụ nke ọgbọ ahụ a kara-aka ghara idabere na ọgbọ ndị gafere agafe-maka mmata nke atụmatụ nke nzọpụta. Ọgbọ ahụ a kara-aka nke Joseph Smith malitere ka a maara dịka “Ọgbo ozuzu oge nile akara aka.”