Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Gọlaiat


Gọlaiat

N’ime Testament Ochie, otu onye Filistịa mmadụ bụ-enyi onye mara ndị agha nile nke Israel aka n’iru. Devid nabatara ịma-aka ya ahụ na gbuo ya site na-inye-aka nke Onye-nwe (1 Sam. 17).