Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Agha


Agha

Ọgụ dị n’etiti ndị agha ma-ọbụ ndọrọ ndọrọ e ji ngwa ọgụ; ị lụ-ogu jiri ngwa-agha nile. Onye-nwe kwenyere maka agha nanị dịka ọnọdụ ikpe-azụ maka Ndị-nsọ ya iji gbochita ezi na ụlọ ha nile, arịa, ihe nile ruuru, ohere nile na inwere onwe ha nile (Alma 43:9, 45–47).