Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Timọti


Timọti

N’ime Testament Ọhụrụ otu nwa okorọbịa na-agbasa ozi-ọma bụ onye nsiso nke Pọl n’oge Ije-ozị Pọl. (Ọlndoz. 16:1–3; 2 Tim. 1:1–5), nwa-nwoke nke onye nna bụ onye Grik na nne bụ Onye Juu; ya na ndị mụrụ ya biiri na Listra.

Pọl gwara Timọti okwu dịka “nwa ya nwoke n’ime Okwukwe ahụ” (1 Tim. 1:2, 18; 2 Tim. 1:2). Timọti bụụrụ eleghị anya onye enyem-aka nke a kachasị ịtụkwasị obi na inwe ike ime ihe nke Pọl (Ndị-Fil. 2:19–23).