Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ekpere nke Onye-nwe


Ekpere nke Onye-nwe

Otu ekpere nke Onye Nzọpụta nyere n’ihi ndị na-eso ụzọ ya nile nke nọdụrụ n’usoro a ga-eso maka ekpere nile (Mat. 6:9–13; 3 Nif. 13:9–13).