Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ụmụ ndịkom na ndịnyom nke Chineke


Ụmụ ndịkom na ndịnyom nke Chineke

Akwụkwọ-nsọ nile na-eji okwu ndị a n’ụzọ abụọ. N’otu uche, anyị bụ ụmụ na mụọ nke Nna nke Elu-igwe. N’uche nke ọzọ, ụmụ ndịkom na ụmụ ndịnyom nke Chineke bụ ndị ahụ a mụworo ọzọ site n’aja mgbaghara mmehie nke Kraịst.

Ụmụ-nke Nna ahụ na Mụọ

Ụmụ ntakịrị ka a mụrụ ọzọ site n’Aja Mgbaghara Mmehie