Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nwa-ntakịrị, Ụmụ-ntakịrị


Nwa-ntakịrị, Ụmụ-ntakịrị

Onye na etolite etolite, onye na erubeghị iwara-akwa. Ndị nna na ndị nne ga-azụ ụmụ-ntakịrị ka ha na-erubere uche-obi Chineke isi. Ụmụ-ntakịrị enweghi mmehie tutu ha eruo n’afọ nkọwasị (Moro. 8:22; OznỌd. 68:27).