Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Alụkwaghịm nke di na nwunye


Alụkwaghịm nke di na nwunye

Iweta ọlụlụ di na nwunye na ngwụcha site n’ike nke iwu obodo ma-ọbụ okpukpe chi. Dịka Testament Ọhụrụ, Chineke kwenyere iweta ọlụlụ di na nwunye na ngwụcha n’okpuru ọnọdụ ụfọdụ nile n’ihi imesi obi nile ike nke ndị mmadụ, otu o sila dị, dịka Jisus kọwara nke ọma, site na mmalite ọ dịbụghị otu a“ (Mat. 19:3–12). Akwụkwọ nsọ nile na-adụ-ọdụ megide iweta ọlụlụ di na nwunye na ngwụcha na ọha ma na-enye di na nwunye ndụmọdụ ka ha na-ahụrịta onwe ha na-anya n’ime ezi-omume (1 Ndị-Kọ 7:10–12; OznỌd. 42:22).