Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Noa, Onye-isi ezi-na-ụlọ nke Bible


Noa, Onye-isi ezi-na-ụlọ nke Bible

N’ime Testament Ochie, nwa-nwoke nke Lemek na Onye-isi ezi na ụlọ nke iri site na Adam (Jen. 5:29–32). Ọ gbara ama banyere Kraịst na kwusaa nchegharị nye otu ọgbọ ajọọ omume. Mgbe ndị mmadụ ahụ jụrụ ozi ya, Chineke nyere ya iwu ka o wuo otu ụgbọ ịbụ ụlọ nye ezi na ụlọ ya na anụmanụ nile mgbe idee mmiri ga-ejupụta ụwa iji bibie ndị ajọọ omume (Jen. 6:13–22; Moses 8:16–30). Onye amụma Joseph Smith kụziri na Noa bụ mụọ-ozi Gebriel ahụ, na ọ na-eguzosote Adam na-ijide ọtụghe-ụzọ nile nke nzọpụta.