Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Otu Ndị-isi Nduzi Mbụ


Otu Ndị-isi Nduzi Mbụ

Onye-isi nduzi nke Nzukọ-nsọ na ndị ndụmọdụ ya nile. Ha bụ ọnụ-ọgụgụ juru aka nke ndị isi nchụ-aja atọ na na-anọ n’isi oche n’elu Nzukọ-nsọ nile. Otu Ndị-isi Nduzi Mbụ na-eji ọtụghe-ụzọ nile nke ọkwa nchụ-aja.