Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Oke osimiri nwụrụ-anwụ


Oke osimiri nwụrụ-anwụ

Oke Osịmiri nnu dị na nsọtụ ndịda ndagwurugwu Jọdan. A makwaara ya dịka Osimiri nnu. Elu iru ya dị ihe dị nso ka o bụrụ narị mita atọ na iri mita itoolu na ise n’okpuru oke Osimiri Mediterenia. Obodo ukwu nile dị oke mkpa nke Sọdọm, Gọmọra, na Zoa, ma-ọbụ Bela dịgasị ya nso n’akụkụ ya nile (Jen. 14:2–3).

Na mmejupụta nke amụma na dịka otu iriba-ama nile nke ọbịbịa nke ugboro abụọ nke Onye nzọpụta, mmiri nile nke Oke Osimiri Nwụrụ-anwụ ahụ ka a ga-agwọ na ndụ ga-adigide ebe ahụ (Ezik. 47:8–9).