Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onye-ọna-ụtụ


Onye-ọna-ụtụ

N’ime Rom mgbe ochie, otu onye ọna-ụtụ-isi maka ọchịchi. N’ọha ndị Juu kpọrọ ndị-ọna-ụtụ asị. Ụfọdụ ndị ọna-ụtụ ngwa ngwa nabatara ozi-ọma ahụ (Mat. 9:9–10; Luk 19:2–8).