Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Netan


Netan

Otu onye-amụma Testament Ochie n’oge nke Eze Devid. Mgbe Devid nyere onwe ya ka o wuo otu temple nye Onye-nwe, Onye-nwe nyere Netan ntụzi-aka ka ọ gwa Devid na Ọ bụghị ya ga-ewu ya. Netan baara Devid mba maka ikpata ọnwụ Uraịa, otu n’ime ndị dike ọgụ ya, na maka ịkpọrọ nwunye Uraịa, Batsheba (2 Sam. 12:1–15; OznỌd. 132:38–39). Zedok, tinyere Netan, tere nwa-nwoke nke Devid Solomon mmanụ ị́bụ eze (1 Ndez. 1:38–39, 45).