Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ịkwa-iko dị n’etiti ndị n’alụghị alụ


Ịkwa-iko dị n’etiti ndị n’alụghị alụ

Mmekọrịta nwoke na nwanyị na-enweghị nkwado nke iwu dị n’etiti mmadụ abụọ na-alụrịtaghị di na nwunye. N’ime akwụkwọ nsọ nile a na-eji ya kwa-mgbe-kwa mgbe dịka akara maka ngọnarị okwukwe.