Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Akwụkwọ nke iwu-nsọ nile


Akwụkwọ nke iwu-nsọ nile

Na 1833, otu ọnụ ọgụgụ nke mkpughe nile nke Onye-amụma Joseph Smith natara ka a kwadoro maka mbipụta n’okpuru isi aha Akwụkwọ nke Iwu-nsọ nile maka ọchịchị nke Nzukọ-nsọ Kraịst. Onye-nwe gara n’iru na-ezita ozi nye ndị odibo ya nile, ma nchikọta mkpughe nile buwanyere ibu ka e bipụtara n’ikpe-azụ n’ime afọ abụọ dịka Ozizi na Ọgbụgba-ndụ nile.