Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Imegide Kraịst


Imegide Kraịst

Onye ọbụla ma-ọbụ ihe ọbụla na-enwe oyiyi atụmatụ nzọpụta nke ezi ozi-ọma ahụ ma na-emegide Kraịst na mbara ma-ọbụ na nzuzo. Jọn onye mkpughe kọwara imegide Kraịst dịka onye nduhie (1 Jọn 2:18–22; 4:3–6; 2 Jọn 1:7). Oke Onye mmegide Kraịst ahụ bụ Lusifa, mana o nwere ọtụtụ ndị enyem-aka ma ndị mụọ na ndị nọ na arụ na anwụ anwu.