Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọrụ ebube


Ọrụ ebube

Ihe omume pụrụ iche nke ike nke Chineke kpatara. Ọrụ ebube bụ otu ihe dị mkpa n’ọrụ nke Jisus Kraịst. Ha gụnyere ọgwụgwọ ọrịa nile, iweghachi onye nwụrụ anwụ nye ndụ, na mbilite n’ọnwụ. Oru ebube bụ otụ mpaghara nke ozi-ọma nke Jisus Kraịst. Okwukwe dị mkpa n’usoro ime ka ọrụ ebube nile pụta ìhè (Mak 6:5–6; Mọm. 9:10–20; Ita 12:12).