Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ọchi-agha otu narị ndị agha


Ọchi-agha otu narị ndị agha

Ọchị-agha na-achị 50 ruo 100 ndị agha nke usuu ndị agha nke Ndị-Rom Ọgbakọ dị otu ahụ na emejupụta otu ụzọ n’ime ụzọ isii nke otu usuu igwe ndị agha ndị Rom (Hụ Mat. 8:5; Luk 23:47; Ọlndoz. 10:1–8).