Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Zerubabel


Zerubabel

N’ime Testament Ochie, mgbe Saịrọs nyere nkwenye maka ndị Juu ịlọta na Palestaịn, e nyere Zerubabel ọkwa onye-ọchịchị ma-ọbụ onye-nnọchite-anya nke ụlọ ndị nọ n’ọkwa eze nke ndị Juu. Aha ya na Pesịa bụụrụ Sheshbaza (Ezra 1:8). O tinyere aka na-iwugharị temple na Jerusalem (Ezra 3:2, 8; 5:2).