Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onye nchụ-aja, Ọkwa nchụ-aja nke Erọn


Onye nchụ-aja, Ọkwa nchụ-aja nke Erọn

Otu ọkwa-ọrụ nke Ọkwa Nchụ-aja Erọn. Na mgbe ochie, ọkwa ọrụ kachasị ịdị elu n’Ọkwa Nchụ-aja nke Livaị ka onye jibuuru ya bụụrụ Erọn na ụmụ ụmụ ya. Mgbe Kraịst mezuru iwu nke Moses, e wezugara mgbochi a.