Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Àkàrá nke Ntọhapụ


Àkàrá nke Ntọhapụ

Otu ọkọlọtọ nke Moronaị welitere elu, onye isi agha nke usuu nile ndị agha nke ndị Nifaị n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn. Moronaị mere ọkọlọtọ ahụ iji kwalite mụọ ndị Nifaị ime mgbochi nye okpukpechi ha, inwere onwe, udo na ezi na ụlọ ha nile.