Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Asịrị


Asịrị

Setan na-agbasa asịrị nile na ndọrọ ndọrọ nile-oge ụfọdụ gbado ụkwụ na-akwụghị ọtọ n’ezi-okwu—iji tụgharịa ndị mmadụ megide Chineke na ihe dum dị mma (Hil. 16:22; A—JS 1:1). Otu n’ime iriba-ama nile nke ọbịbịa nke ugboro abụọ nke Jisus Kraịst bụ na ndị mmadụ ga-ekwu maka agha nile na asịrị nke agha nile (Mat. 24:6; OznỌd. 45:26; JS—Mat. 1:23).