Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Betlehem


Betlehem

Obodo nta dị mkpa nke dị kilomita asatọ na ndịda Jerusalem. Na Hibru Betlehem pụtara “ụlọ achịcha”; a na-akpọkwa ya Efrat, nke putara “ịdị ike ịmịta mkpụrụ”. Amụrụ Jisus Kraịst na Betlehem (Maịka 5:2; Mat. 2:1–8). Ọbụ ebe ahụ ka e liri Rechel (Jen. 35:19; 48:7).