Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Herọd


Herọd

Otu ezi na ụlọ nke ndị na-achị-achị na Judea na nso nso oge nke Jisus Kraịst. Ha bụụrụ ndị dị mkpa na ọtụtụ ihe omume nile nke Testament Ọhụrụ. Hụ ihe e sere ese na-eso:

Foto, oyiyi
Ihe-nsere nke ezi-na-ụlọ nke Herọd

Herọd bụ eze ahụ (Mat. 2:3)

Site na Mariamne ada-eze ndị Makabi

Site na Mariamne ada nwanyị nke Saịmọn onye isi nchụ-aja

Site na Maltes, onye Sameria

Site na Kleopatra

Aristobulus

Herọd Filip (Mat. 14:3; Mak 6:17)

Herọd Antipas, onye ọchịchị (gọvanọ) (Mat. 14:1; Luk 9:7; Mak 6:14; eze Herọd)

Achelus (Mat. 2:22)

Filip, onye ọchịchị (gọvanọ) nke Aiturea (Luk 3:1)

Herọd Agripa I (Ọlndoz. 12:1–23)

Herodias (Mat. 14:3; Mak 6:17)

Herọd Agripa II (Ọlndoz. 25:13)

Banaisi (Ọlndoz. 25:13)

Drusila, nwunye nke Filiks (Ọlndoz. 24:24)