Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Nhọpụta


Nhọpụta

Site na-ntozu oke na ndụ a na-adị tutu enwee anụ arụ, Chineke họọrọ ndị ahụ ga-abụ mkpụrụ nke Abraham na ụlọ nke Israel na ghọọ ndị ọgbụgba-ndụ (Deut. 32:7–9; Abr. 2:9–11). A na-enye ndị a ngọzi nile pụrụ iche na ọrụ nile ka ha nwee ike igọzi mba nile nke ụwa (Ndị-Rom 11:5–7; 1 Pita 1:2; Alma 13:1–5; OznỌd. 84:99). Otu o sila dị, ọbụna ndị ahụ a họọrọ ka a ga-akpọrịrị ma họpụta na ndụ nke a na-ime ka ha nweta nzọpụta.