Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Belshaza


Belshaza

N’ime Testament Ochie, eze nke ikpe-azụ Babịlọn na-achị tutu Saiprọs emerie Babịlọn, bụrụ kwa nwa-nwoke na onye nke nọchiri Nebukadneza (Dan. 5:1–2).