Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Herodias


Herodias

Nwanne nwanyị nke Herọd Agripa n’ime Testament Ọhụrụ. Nwanne nna ya Herọd Filip lụrụ ya, onye o sitere na ya nweta ada nwanyị, Salomi. Ya na Salomi jikọrọ ọnụ tụọ aro igbupụ Jọn ome baptism isi (Mat. 14:3–11).