Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Mba ukwu ndị Rom


Mba ukwu ndị Rom

Mba Ukwu nke Rom mgbe Ochie. N’oge ọgbọ Ndị-ozi, Mba Ukwu ndị Rom bụụrụ otu nnukwu ike nke ụwa. Ọ gụnyere ihe ọbụla dịịrị n’etiti Euphrates, Danube, Rhine, Atlantic na ọzara Sahara. Palestaịn ghọrọ steeti nọ n’okpuru Mba Ukwu Rom na afọ 63 Tutu a mụọ Kraịst, mgbe Pọmpi weghaara Jerusalem. Na-agbanyeghị na ndị Rom nyere ndị Juu ọtụtụ ohere nile, ndị Juu kpọrọ ọchịchị ndị Rom asị ma na-esepụghị aka ha nọọrọ na nnupụ-isi.

Pọl otu nwa amala Rom, sụrụ asụsụ Grik, asụsụ a na-ejikarị nke mba ukwu ahụ, iji gbasaa ozi-ọma ahụ gaa n’ime mba ukwu ahụ.