Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ndị-otu-Kraịst


Ndị-otu-Kraịst

Aha e nyere ndị nile kwere na Jisus Kraịst. N’agbanyeghị na a na-eji okwu a n’uwa nile, Onye-nwe e nyewo ndị na-eso Kraịst n’ezi-okwu ọkwa ịbụ Ndị-nsọ (Ọlndoz. 9:13, 32, 41; 1 Ndị-Kọ 1:2; OznỌd. 115:4).