Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Stifen


Stifen

Stifen bụụrụ onye e gburu n’ihi okwukwe ya maka Onye-nzọpụta ahụ na Nzukọ-nsọ ya n’ime ọge nile nke Testament Ọhụrụ. Ikwusa ozi-ọma ya dịka na ikekwe nwere ike bụrụ mgbakwasị-ụkwụ n’ebe nnukwu ọrụ nke Pọl dị, onye nọ n’iru mgbe Stifen kwuru ọnụ ya iji gbochie onwe ya n’iru ndị Sanhedrin (Ọlndoz. 8:1; 22:20).