Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ata nile


Ata nile

Otu ahịhịa ma-ọbụ ahịhịa nwere nsi, nke dịka ọka n’ọdịdị ya. E nweghị ike ịchọpụta ihe dị iche na ya site n’ọka ruo mgbe o tozuworo (Mat. 13:24–30; OznỌd. 86:1–7).