Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Moab


Moab

Otu ala n’ime oge nile nke Testament Ochie nke dị na mpaghara ọwụwa-anyanwụ nke Oke Osimiri Nwụrụ-anwụ. Ndị Moab bụụrụ ụmụ ụmụ Lọt na bụrụ kwa ndị metụtara ndị Israel. Ha sụrụ asụsụ dị n’ụdị nke Hibru. E nwere ịlụrịta agha na-esepụghị aka n’etiti ndị Moab na ndị Israel (Ndikp. 3:12–30; 11:17; 2 Sam. 8:2; 2 Ndez. 3:6–27; 2 Ihem. 20:1–25; Aịsa. 15).