Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Gọzie, Gọziri, Ngọzi


Gọzie, Gọziri, Ngọzi

Inyefe afọ-ọma dị nsọ n’elu mmadụ, ihe ọbụla na-etinye ezi an̄ụrị, ịdị mma, ma-ọbụ ime nke ọma bụ ngọzi.

Ngọzi nile gbadoro ụkwụ n’elu iwu ebighi-ebi nile (OznỌd. 130:20–21). N’ihi na Chineke chọrọ ka ụmụ ya chọta an̄ụrị n’ime ndụ (2 Nif. 2:25), Ọ na-enye ha ngọzi dịka nso-n’azụ nrube isi ha nye iwu-nsọ ya nile (OznỌd. 82:10) iji zaa ekpere ma-ọbụ emume-nsọ nke ọkwa nchụ-aja (OznỌd. 19:38; 107:65–67), ma-ọbụ site n’amara ya (2 Nif. 25:23).

Ndepụta a maara nke ọma banyere ịdị ngọzi nile bụ nkwupụta ịdị ngọzi nile (Mat. 5:1–12; 3 Nif. 12:1–12).

N’ọha

Ngọzi nke ụmụ-aka