Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Jared, Nwanne-nwoke nke


Jared, Nwanne-nwoke nke

Otu onye-amụma Akwụkwọ nke Mọmọn. Ya na nwanne ya nwoke chọtara mba Jared mgbe ha duuru ndị mmadụ site n’ụlọ elu nke Tọwa Bebel gaa na ala ekwere na nkwa dị n’ọkara okirikiri mpaghara ọdịda-anyanwụ nke ụwa (Ita 1–6). Ọ bụụrụ otu nwoke nwere ụdị nnukwu okwukwe nke mere na ya na Onye-nwe kwuru okwu iru na iru (OznỌd. 17:1). E dekọtara akụkọ ya n’akwụkwọ nke Ita.