Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Andru


Andru

N’ime Testament Ọhụrụ, nwa nne nwoke nke Saimọn Pịta na otu n’ime Ndị-ozi Iri na Abụọ Jisus kpọrọ mgbe ọ na-ezisa ozi ya n’arụ na-anwụ anwụ (Mat. 4:18–19; Mak 1:16–18, 29).