Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Salem


Salem

Nnukwu obodo ahụ dị mkpa n’ime Testament Ochie ebe Melkizedek chịrị eze. O nwere ike bụrụ na ọ dịbuuru na ebea Jerusalem dị n’ụbọchị taa. Aha ahụ “Salem” dị nnọ ka otu okwu Hibru nke pụtara “udo”.